Chapp - Analigom lylics || Rappsingg.com.ng



(INTRO)
CHAPLATE, 042, THEY NEVER SEE SOMETHING, NWANNE NWANNE KORUHA
Ist chorus
Nwanne analigom,nwanne nwanne analigom, nwanne emeligom nwanne nwanne emeligom, nwanne akuligom, nwanne nwanne akuligom, mana isi agbaligom maka munwa agbazugo
(Verse 1)
Nwanne analigom maka chukwu agozigom, ndi ilo na agba mgba nile mana nwanne emeligom, hacho ipumu pause mana nwanne anafegom, obulo my fault maka obinigwe akpofe gom, okwukwe mu emego chukwu nna ebunitem, ewepu na game a bu my talent studio aka achupugom mana akaraka mu enwero afa ozo na abulo chisom nwanne afa mu bu arinze chukwu, chukwu ga na sonata mu, maka abumu real king na this game ijuo ese aga agwa gi na munwa ada claim, anything you wish me,I wish the same, maka nkata akparakpa na ato uto na blain, ihe di na this game bu no pain no gain mana abialom igba loose ihe mu chotalu bu gain, yaka muji aracha this beat ka obu plantain, maka road ana agba na the game di kwa 2 rain, mana okaka egosigom di right rain, everyday mu na ayo chukwu ka onwepuru muno shame, ka afufu nne na nna taru hapu ibu in vain yaka chaplate ji buru nno my stage name
(2nd chorus)
Nwanne analigon,nwane nwanne analigom, nwanne emeligom nwanne nwanne emeligom, nwanne akuligom, nwanne nwanne akuligom, mana isi agbaligom maka munwa agbazugo

(Verse 2)
Nwanne short run kamu si banye long run maka onye na atara afufu amaro ihe bu go come, so so ihe oga na aru bu ituku nno ta pop corn, ijuoya osigi onwe onye biaru uwa ibu aeron, yaka Nigeria ji eri world cup ha half don soso ebe ana afu period buna afcon, ufodu ka ji profession ha eme ihe kapon, brain black man di ka mmiri aho din a garon ikupe ya ozigbo odika carton ekpoye crayon ,onye obuna na acho imi mkpuru ka water melon mana onwero onye cho ikuya na ime mountain zion ebe ana atu ujo all this big big lion… ha ha.. onye ozo tacha afufu isunwa fonee ka phynom, Sharon ycs isoru tie sharom, ebe idi mma ya bu asiri ana aku na barbin salon, ika na eri mma thank ma, mana ina eme ihe maron, nwanne your way and my way aburo the same, mme mistake biko enyekwa na mu blain, aburo mu dagrain mana egwu mu na agbasa blain, ana akpozi mu ex-boss ka m bu lil-wayne
(3rd chorus)
Nwanne analigon,nwane nwanne analigom, nwanne emeligom nwanne nwanne emeligom, nwanne akuligom, nwanne nwanne akuligom, mana isi agbaligom maka munwa agbazugo
(Verse 3)
Nwanne ikpata ego ka iga afu na inweru umunna, mge ina acho enyemaka, onye fu gi okpogi akuna mana chukwu goziegi okwa ichunwe fa ura, mgbe aho onye fu gi okwa otunwe gi ome ka nna ya, mana ekpere mu bu na onu kuru njo ga ekwu mma, maka onye mu na ya na aruko na uwa bu ome mma, soso ya odime egbo ju uda aho na egbo ju uda, so so ya bu ihe mu furu bu odogbu na ya , mgbe muputara ijea hana enwe bad feeling maka ha chena munwa bu chaplate adirokwa willing mana kita ha furu na my light is blinking, hancha amaputa na claim na ha bu my siblings, but clear the road this is my turn to shine, even umu asa na akobu mu na achozi inwu mu ka wine mana gwa ha na mu enwero there time, ihe mu no kita bu igbali beat with cool rhymes, nwanne adizi mu fresh kamu ana ete so fine but glory be to god, abuzi mu one in the line, ekene diri chukwu, otito diri chukwu, ekene otito diri diri chukwu.
(Outro)
Is your boy chaplate nwa 042, oso munwa anyi adiro kwa two, this is outro, onye maaka omata withro, inaruo ikoruya landlord unu. udo

Comments

Post a Comment

Popular Posts